Joshụa 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ụmụ Izrel anapụghị+ ndị Geshọ na ndị Meakat ala ha, kama Geshọ+ na Meakat bi n’etiti Izrel ruo taa. 2 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ.
13 Ma ụmụ Izrel anapụghị+ ndị Geshọ na ndị Meakat ala ha, kama Geshọ+ na Meakat bi n’etiti Izrel ruo taa.
3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ.