Joshụa 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị nwunye unu, ụmụntakịrị unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mozis nyere unu n’akụkụ a nke Jọdan;+ ma unu niile, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ga-anọ n’usoro dị ka ndị agha+ wee butere ụmụnne unu ụzọ, unu ga-enyekwara ha aka.
14 Ndị nwunye unu, ụmụntakịrị unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mozis nyere unu n’akụkụ a nke Jọdan;+ ma unu niile, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ga-anọ n’usoro dị ka ndị agha+ wee butere ụmụnne unu ụzọ, unu ga-enyekwara ha aka.