Joshụa 10:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jọshụa wee sị ha: “Egwu atụla unu, ụjọ atụkwala unu.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile bụ́ ndị unu na-ebuso agha.”+
25 Jọshụa wee sị ha: “Egwu atụla unu, ụjọ atụkwala unu.+ Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike, n’ihi na ọ bụ otú a ka Jehova ga-eme ndị iro unu niile bụ́ ndị unu na-ebuso agha.”+