Diuterọnọmi 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụkwa ihe a ga-eme banyere onye gburu mmadụ nke ga-agbaga ebe ahụ wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gbuo mmadụ ibe ya n’amaghị ama, ọ kpọbughịkwa ya asị;+
4 Nke a bụkwa ihe a ga-eme banyere onye gburu mmadụ nke ga-agbaga ebe ahụ wee dịrị ndụ: Ọ bụrụ na o gbuo mmadụ ibe ya n’amaghị ama, ọ kpọbughịkwa ya asị;+