Ndị Ikpe 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+ Jeremaya 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+
7 Ụmụ Izrel wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, ha chefukwara Jehova Chineke+ ha wee fee Bel+ na ogwe osisi dị nsọ.+
32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+