Abụ Ọma 101:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+ Luk 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+ 1 Pita 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+
5 Onye ọ bụla nke na-ekwutọ ibe ya na nzuzo,+M ga-emechi ya ọnụ.+Onye ọ bụla anya ya dị mpako, onye obi ya dịkwa nganga,+Agaghị m edili ihe ọ na-eme.+
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+
6 Ya mere, wedanụ onwe unu ala n’okpuru aka dị ike nke Chineke, ka o wee bulie unu elu mgbe oge ruru;+