Ọpụpụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+ Jọn 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nna nna anyị hà riri mana+ n’ala ịkpa, dị nnọọ ka e dere, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+ Jọn 6:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nna nna unu hà riri mana+ n’ala ịkpa ma mechaa nwụọ.
35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+
31 Nna nna anyị hà riri mana+ n’ala ịkpa, dị nnọọ ka e dere, sị, ‘O nyere ha achịcha si n’eluigwe ka ha rie.’”+