Ọpụpụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+ Diuterọnọmi 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+
18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+
13 O wee kọwaara unu ọgbụgba ndụ ya,+ nke o nyere unu iwu ka unu na-edebe, bụ́ Okwu Iri ahụ,+ e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ.+