Ọnụ Ọgụgụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+ Diuterọnọmi 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+ Joshụa 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+
9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+
8 Ndị isi agha ahụ ga-agwa ha okwu ọzọ, sị, ‘È nwere onye na-atụ egwu, nke obi na-esighịkwa ike?+ Ya laghachi n’ụlọ ya, ka o wee ghara ime ka obi lọọ ụmụnna ya mmiri dị ka obi na-alọ ya mmiri.’+
8 Ụmụnne m ndị mụ na ha so gaa mere ka obi lọọ ndị anyị mmiri;+ ma mụ onwe m soro Jehova bụ́ Chineke m n’ụzọ zuru ezu.+