Ọnụ Ọgụgụ 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+ Diuterọnọmi 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 (Ndị Imim+ bi na ya n’oge gboo. Ha dị ike ma dị ọtụtụ, tookwa ogologo dị ka ụmụ Enak.+
33 Anyị hụkwara ndị Nefilim n’ebe ahụ, bụ́ ụmụ Enak,+ ụmụ ndị Nefilim; anyị wee dị ka ụkpara n’anya anyị, otú ahụkwa ka anyị dị n’anya ha.”+