Jenesis 46:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+ Ọpụpụ 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+ Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+
27 Ụmụ ndị ikom Josef ndị a mụụrụ ya n’Ijipt dị mkpụrụ obi abụọ. Mkpụrụ obi niile nke ụlọ Jekọb bụ́ ndị batara n’Ijipt dị iri asaa.+
5 Mkpụrụ obi niile ndị si n’úkwù Jekọb+ pụta wee dịrị mkpụrụ obi iri asaa, ma Josef nọrịị anọ n’Ijipt.+
14 Ya mere, Josef ziri ozi wee kpọpụta Jekọb bụ́ nna ya na ndị ikwu ya niile n’ebe ahụ,+ bụ́ ndị dị mkpụrụ obi iri asaa na ise n’ọnụ ọgụgụ.+