Jenesis 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee kpọpụta ya n’èzí wee sị: “Biko, lelie anya n’eluigwe gụọ kpakpando ndị a ọnụ, ma ọ bụrụ na i nwere ike ịgụta ha.”+ O wee gaa n’ihu ịsị ya: “Otú a ka mkpụrụ gị ga-adị.”+ Diuterọnọmi 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova bụ́ Chineke unu emewo ka unu mụbaa, lee, taa, unu dị ọtụtụ+ dị ka kpakpando nke eluigwe. Nehemaya 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta.
5 O wee kpọpụta ya n’èzí wee sị: “Biko, lelie anya n’eluigwe gụọ kpakpando ndị a ọnụ, ma ọ bụrụ na i nwere ike ịgụta ha.”+ O wee gaa n’ihu ịsị ya: “Otú a ka mkpụrụ gị ga-adị.”+
23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta.