Diuterọnọmi 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị makwaara nke ọma n’obi gị na dị nnọọ ka mmadụ si agbazi nwa ya nwoke, otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị nọ na-agbazi gị.+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
5 Ị makwaara nke ọma n’obi gị na dị nnọọ ka mmadụ si agbazi nwa ya nwoke, otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị nọ na-agbazi gị.+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+