Diuterọnọmi 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Hụkwanụ na unu debere iwu Jehova bụ́ Chineke+ unu na ihe àmà+ ya na ụkpụrụ+ ya bụ́ ndị o nyere unu.+ Diuterọnọmi 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+ Ekliziastis 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.
17 Hụkwanụ na unu debere iwu Jehova bụ́ Chineke+ unu na ihe àmà+ ya na ụkpụrụ+ ya bụ́ ndị o nyere unu.+
13 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na unu erube nnọọ isi n’iwu+ m bụ́ ndị m na-enye unu taa wee hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya ma jiri obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum na-ejere ya ozi,+
13 Ebe a nụworo ihe a dum, ihe bụ́ nkwubi okwu bụ: Tụọ egwu ezi Chineke,+ debekwa ihe o nyere n’iwu.+ N’ihi na ọ bụ ya bụ ọrụ dum dịịrị mmadụ.