Diuterọnọmi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Hụ na ị na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile mkpụrụ gị mịpụtara, bụ́ nke a na-eweta n’ubi kwa afọ.+
22 “Hụ na ị na-enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile mkpụrụ gị mịpụtara, bụ́ nke a na-eweta n’ubi kwa afọ.+