Ọnụ Ọgụgụ 14:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ebe ọ bụ na ndị Amalek na ndị Kenan+ bi na ndagwurugwu a, tụgharịanụ echi kwalie gaa n’ala ịkpa nke dị n’ụzọ Oké Osimiri Uhie.”+
25 Ebe ọ bụ na ndị Amalek na ndị Kenan+ bi na ndagwurugwu a, tụgharịanụ echi kwalie gaa n’ala ịkpa nke dị n’ụzọ Oké Osimiri Uhie.”+