Diuterọnọmi 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+ Diuterọnọmi 32:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.
25 Jehova ga-eme ka e merie gị n’ihu ndị iro gị.+ Otu ụzọ ka ị ga-esi gaa ibuso ha agha, ma ị ga-esi n’ụzọ asaa gbaa ọsọ n’ihu ha; ị ga-aghọkwa ihe ga-eme ka alaeze niile nke ụwa tụọ ụjọ.+
30 Olee otú otu onye pụrụ isi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri ọsọ?+Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ò rere ha,+Jehova enyefeekwa ha n’aka ha.