Ọnụ Ọgụgụ 14:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+
45 Ndị Amalek+ na ndị Kenan bụ́ ndị bi n’ugwu ahụ wee gbadata malite igbu ha, ha wee chụsasịa ha ruo Họma.+