Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Isọ wee biri n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Isọ bụ Idọm.+ Ọnụ Ọgụgụ 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+ Diuterọnọmi 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+
14 E mesịa, Mozis si na Kedesh zigara eze Idọm ndị ozi,+ sị: “Nke a bụ ihe nwanne gị bụ́ Izrel+ kwuru, ‘Gị onwe gị maara nke ọma ihe isi ike bịakwasịrị anyị.+
7 “Akpọla onye Idọm asị, n’ihi na ọ bụ nwanne gị.+ “Akpọla onye Ijipt asị, n’ihi na ị ghọrọ onye mbịarambịa n’obodo ya.+