Jenesis 27:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ọ bụkwa site ná mma agha gị ka ị ga-adị ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma ọ ga-erukwa na, mgbe ị ga-alụ ụ̀lụ̀, ị ga-agbajipụ yok ya n’olu gị.”+ Jenesis 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Isọ: Elifaz nwa Eda, bụ́ nwunye Isọ; Ruel nwa Basemat, bụ́ nwunye Isọ.+
40 Ọ bụkwa site ná mma agha gị ka ị ga-adị ndụ,+ ị ga-ejekwara nwanne gị nwoke ozi.+ Ma ọ ga-erukwa na, mgbe ị ga-alụ ụ̀lụ̀, ị ga-agbajipụ yok ya n’olu gị.”+