Jenesis 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+ Jenesis 36:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a bụ akụkọ banyere Isọ, nna ndị Idọm, bụ́ ndị bi n’ógbè Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Diuterọnọmi 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+
39 Aịzik nna ya wee zaa ya, sị: “Lee, ebe obibi gị agaghị adị n’ebe ala na-eme nri n’ụwa, ọ gaghịkwa adị n’ebe igirigi nke eluigwe na-ada.+
8 Anyị wee si n’ebe ụmụnne anyị nọ, bụ́ ụmụ Isọ,+ ndị bi na Sia, n’ụzọ Araba,+ Ilat nakwa Iziọn-giba,+ gafere. “Anyị tụgharịkwara soro ụzọ ala ịkpa Moab.+