Ọpụpụ 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, ụjọ ga-ejide ndị isi Idọm;Ndị ọchịchị Moab ga-amakwa jijiji.+N’ezie, obi ga-alọ ndị niile bi na Kenan mmiri.+ Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+ Diuterọnọmi 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+
15 N’oge ahụ, ụjọ ga-ejide ndị isi Idọm;Ndị ọchịchị Moab ga-amakwa jijiji.+N’ezie, obi ga-alọ ndị niile bi na Kenan mmiri.+
27 “M ga-ezipụ ụjọ m n’ihu gị,+ m ga-etinye ndị niile ị ga-abata n’etiti ha n’ọgba aghara, n’ezie, m ga-eme ka ndị iro gị niile si n’ihu gị gbaa ọsọ.+
25 Taa, m ga-amalite itinye ụjọ gị na egwu gị n’ihu ndị dị iche iche nọ n’okpuru eluigwe, bụ́ ndị ga-anụ akụkọ banyere gị; ha ga-amakwa jijiji, nweekwa ihe mgbu n’ihi gị dị ka nke a na-enwe mgbe a na-amụ nwa.’+