13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.
5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+