Ọnụ Ọgụgụ 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’” Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+ Joshụa 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mozis enyeghị ndị ebo Livaị ihe nketa.+ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ ihe nketa ha, dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+
24 N’ihi na otu ụzọ n’ụzọ iri nke ụmụ Izrel ga na-enye Jehova dị ka onyinye ka m nyere ndị Livaị ka ọ bụrụ ihe nketa ha. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị enweta ihe nketa+ n’etiti ụmụ Izrel.’”
9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+
33 Mozis enyeghị ndị ebo Livaị ihe nketa.+ Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ ihe nketa ha, dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+