Ọpụpụ 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mozis na Jọshụa onye ozi ya wee bilie, Mozis wee gbagoo n’ugwu nke ezi Chineke.+ Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+
28 Jọshụa nwa Nọn, onye ozi+ Mozis malite n’oge ọ bụ okorobịa, wee zaa, sị: “Onyenwe m Mozis, kwụsị ha ime otú ahụ!”+