Ọnụ Ọgụgụ 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Unu ga-esi n’ala ụmụ Izrel nye ha obodo ndị ahụ.+ Unu ga-anara ndị dị ọtụtụ ọtụtụ obodo, narakwa ndị dị ole na ole obodo ole na ole.+ Ebo nke ọ bụla ga-enye ndị Livaị ụfọdụ n’ime obodo ya dabere n’otú ala ọ ga-eketa hà.”
8 Unu ga-esi n’ala ụmụ Izrel nye ha obodo ndị ahụ.+ Unu ga-anara ndị dị ọtụtụ ọtụtụ obodo, narakwa ndị dị ole na ole obodo ole na ole.+ Ebo nke ọ bụla ga-enye ndị Livaị ụfọdụ n’ime obodo ya dabere n’otú ala ọ ga-eketa hà.”