Ọnụ Ọgụgụ 35:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Obodo ndị a ka unu ga-enye ndị Livaị: obodo mgbaba isii,+ bụ́ ndị unu ga-enye ha ka onye gburu mmadụ gbaba na ha,+ unu ga-enyekwa ha obodo iri anọ na abụọ ndị ọzọ ma e wezụga ndị ahụ.
6 “Obodo ndị a ka unu ga-enye ndị Livaị: obodo mgbaba isii,+ bụ́ ndị unu ga-enye ha ka onye gburu mmadụ gbaba na ha,+ unu ga-enyekwa ha obodo iri anọ na abụọ ndị ọzọ ma e wezụga ndị ahụ.