Joshụa 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị onwe gị ga-enye ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ iwu,+ sị, ‘Ozugbo unu rutere n’ọnụ ọnụ mmiri Jọdan, unu ga-akwụrụ+ otu ebe na Jọdan.’” Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.
8 Gị onwe gị ga-enye ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ iwu,+ sị, ‘Ozugbo unu rutere n’ọnụ ọnụ mmiri Jọdan, unu ga-akwụrụ+ otu ebe na Jọdan.’”
17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.