Ọnụ Ọgụgụ 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu ga-eme ihe a, ọ bụrụ na unu ga-ejikere n’ihu Jehova ịga agha,+ Diuterọnọmi 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “M wee nye unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyewo unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-akwadebe, unu ndị dike niile,+ wee gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel.
18 “M wee nye unu iwu n’oge ahụ, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyewo unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Unu ga-akwadebe, unu ndị dike niile,+ wee gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ụmụ Izrel.