Diuterọnọmi 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị. Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+
8 Jehova ga-ahụ na ya gọziri ụlọ nkwakọba ihe+ gị nakwa ihe ọ bụla ị na-eme,+ ọ ga-agọzikwa gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị.