Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ. Diuterọnọmi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụkwa Mekia+ ka m nyere Gilied.+ Joshụa 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+ Abụ Ọma 60:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase,+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+
32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ.
25 ókèala ha wee bụrụ Jeza+ na obodo niile dị na Gilied,+ tinyere ọkara ala ụmụ Amọn+ ruo Aroa,+ nke dị n’ihu Raba;+
7 Ọ bụ m nwe Gilied, ọ bụkwa m nwe Manase,+Ifrem bụkwa ebe e wusiri ike nke onye m mere onyeisi;Juda bụ mkpara nke onye m mere onye na-achị achị.+