11 “Finihas+ nwa Elieza bụ́ nwa Erọn onye nchụàjà emewo ka iwe+ m na-eweso Izrel dajụọ site n’ekweghị ka a maa m aka n’etiti ha,+ nke mere na ekpochapụghị m ụmụ Izrel ka m nọgidesiri ike na-achọ ofufe a na-ekewaghị ekewa.+
28 Finihas+ nwa Elieza, nwa Erọn, guzo n’ihu ya n’oge ahụ,+ sị: “Ọ̀ bụ m gaa ọzọ buso ụmụ Benjamin nwanne m agha ka ọ̀ bụ mụ agala?”+ Jehova wee sị ya: “Gaa, n’ihi na echi ka m ga-enyefe ya n’aka gị.”+