Joshụa 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ha zipụrụ ya na ndị isi iri, otu onyeisi si n’ọnụmara ọ bụla dị n’ebo niile nke Izrel, onye ọ bụla n’ime ha bụ onyeisi nke ụlọ nna ya n’ime puku kwuru puku ndị Izrel.+
14 ha zipụrụ ya na ndị isi iri, otu onyeisi si n’ọnụmara ọ bụla dị n’ebo niile nke Izrel, onye ọ bụla n’ime ha bụ onyeisi nke ụlọ nna ya n’ime puku kwuru puku ndị Izrel.+