Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Diuterọnọmi 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+ Ilu 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Atụkwasịla ihe ọ bụla n’okwu ya,+ ka ọ ghara ịbara gị mba, ka ị gharakwa ịbụ onye ụgha.+
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
32 Okwu ọ bụla nke m na-enye unu n’iwu ka unu ga-elezi anya mee.+ Unu atụkwasịla ihe na ya, unu ewepụkwala ihe na ya.+