Jenesis 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.” Ndị Ikpe 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+
6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ.
29 Ndị Amalek+ bi n’ala Negeb,+ ndị Het na ndị Jibọs+ na ndị Amọraịt+ bikwa n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ndị Kenan+ bikwa n’akụkụ oké osimiri nakwa n’akụkụ Jọdan.”
3 Ndị isi ise+ nke ndị Filistia,+ na ndị Kenan niile,+ ọbụna ndị Saịdọn+ na ndị Haịvaịt+ ndị bi n’Ugwu Lebanọn,+ malite n’Ugwu Bel-hemọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat.+