Joshụa 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+
24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+