Levitikọs 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+ 1 Samuel 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị Bet-shimesh sịkwara: “Ònye pụrụ iguzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke a dị nsọ,+ oleekwa ndị ọ ga-agakwuru hapụtụ anyị aka?”+ Abụ Ọma 99:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Toonụ Jehova Chineke anyị,+ kpọọkwanụ isiala n’ebe mgbakwasị ụkwụ ya;+Ya onwe ya dị nsọ.+ Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.” 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
2 “Gwa nzukọ ụmụ Izrel dum okwu, sị ha, ‘Unu ga-adị nsọ,+ n’ihi na mụ onwe m bụ́ Jehova Chineke unu dị nsọ.+
20 Ndị Bet-shimesh sịkwara: “Ònye pụrụ iguzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke a dị nsọ,+ oleekwa ndị ọ ga-agakwuru hapụtụ anyị aka?”+
3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.”