Diuterọnọmi 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+ Ekliziastis 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+
17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+
4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu+ adịghị atọ ya ụtọ. Ihe i kwere ná nkwa, mezuo ya.+