Joshụa 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jọshụa wee sị: “Gịnị mere i ji wetara anyị nsogbu?+ Jehova ga-ewetara gị nsogbu taa.” Izrel dum wee tụọ ya nkume,+ mesịakwa gbaa ha ọkụ.+ Ha wee tụọ ha nkume. 1 Ihe E Mere 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+
25 Jọshụa wee sị: “Gịnị mere i ji wetara anyị nsogbu?+ Jehova ga-ewetara gị nsogbu taa.” Izrel dum wee tụọ ya nkume,+ mesịakwa gbaa ha ọkụ.+ Ha wee tụọ ha nkume.
7 Ụmụ Kamaị+ bụ Eka onye wetaara Izrel nsogbu,+ bụ́ onye mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi.+