Joshụa 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị agha ahụ zoro ezo wee si n’ebe ha nọ bilie ngwa ngwa, ha wee malite ịgba ọsọ ozugbo o setịrị aka ya, ha wee banye n’obodo ahụ ma weghara ya.+ Ha wee mee ngwa ngwa sunye obodo ahụ ọkụ.+ Joshụa 8:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jọshụa wee gbaa E-aị ọkụ ma mee ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe+ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, dị ka ihe tọgbọrọ n’efu ruo taa.
19 Ndị agha ahụ zoro ezo wee si n’ebe ha nọ bilie ngwa ngwa, ha wee malite ịgba ọsọ ozugbo o setịrị aka ya, ha wee banye n’obodo ahụ ma weghara ya.+ Ha wee mee ngwa ngwa sunye obodo ahụ ọkụ.+
28 Jọshụa wee gbaa E-aị ọkụ ma mee ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe+ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, dị ka ihe tọgbọrọ n’efu ruo taa.