Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+ Joshụa 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị ụbọchị niile nke ndụ gị.+ M ga-anọnyere gị dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis.+ Agaghị m agbahapụ gị, agaghịkwa m ahapụ gị ma ọlị.+
24 Ọ ga-enyefekwa eze ha n’aka gị,+ ị ga-ekpochapụ aha ha n’okpuru eluigwe.+ Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị,+ ruo mgbe i kpochapụrụ ha.+
5 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu gị ụbọchị niile nke ndụ gị.+ M ga-anọnyere gị dị nnọọ ka m nọnyeere Mozis.+ Agaghị m agbahapụ gị, agaghịkwa m ahapụ gị ma ọlị.+