Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+ Ilu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+