Joshụa 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+
21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+