28 O wee sị ha: “Soronụ m,+ n’ihi na Jehova enyefewo ndị iro unu, bụ́ ndị Moab, n’aka unu.”+ Ha wee soro ya gaa weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe+ osimiri Jọdan ka ha wee nọchiere ndị Moab ụzọ, ha ekweghịkwa ka onye ọ bụla gafere.
5 Gilied wee buru ndị Ifrem ụzọ weghara ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan;+ o wee ruo na mgbe ndị Ifrem ndị na-agba ọsọ sịrị: “Ka m gafere,” ndị Gilied na-asị onye ọ bụla n’ime ha: “Ị̀ bụ onye Ifrem?” Ọ bụrụ na ọ sị: “Ee e!”