Diuterọnọmi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+ Diuterọnọmi 4:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ruo n’Ugwu Sayọn, ya bụ, Hemọn,+
8 “N’oge ahụ, anyị naara ndị eze abụọ nke ndị Amọraịt+ bụ́ ndị nọ n’ógbè Jọdan ala a, malite n’iyi ndagwurugwu Anọn+ ruo n’Ugwu Hemọn;+