23 Ma Saịhọn ekweghị ka Izrel si n’ókèala ya gafere,+ kama Saịhọn kpọkọtara ndị ya niile wee gaa ibuso Izrel agha n’ala ịkpa, wee bịaruo Jehaz,+ malite ibuso Izrel agha.
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+