Ọnụ Ọgụgụ 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt. Joshụa 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+
13 N’ebe ahụ ka ha si kwalie wee maa ụlọikwuu n’ógbè Anọn,+ nke dị n’ala ịkpa nke malitere n’ókè ndị Amọraịt; n’ihi na Anọn bụ ókè Moab, ya bụ, ókè Moab na ndị Amọraịt.
9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+