29 Mozis wee sị ha: “Ọ bụrụ na ụmụ Gad na ụmụ Ruben, onye ọ bụla a kwadebere ịga agha,+ esoro unu gabiga Jọdan n’ihu Jehova, e wee merie ala ahụ n’ihu unu, unu ga-enye ha ala Gilied ka ọ bụrụ nke ha.+
8 Ụmụ Ruben na ụmụ Gad so ọkara ebo nke ọzọ nweta ihe nketa ha nke Mozis nyere ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, dị nnọọ ka Mozis ohu Jehova nyere ha,+