Joshụa 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ókè ya wee si n’ebe ahụ ruo Lọz,+ n’ebe mkpọda nke dị na ndịda Lọz, ya bụ, Betel;+ ókè ya wee gbadaa Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+ 1 Ihe E Mere 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.
13 Ókè ya wee si n’ebe ahụ ruo Lọz,+ n’ebe mkpọda nke dị na ndịda Lọz, ya bụ, Betel;+ ókè ya wee gbadaa Atarọt-ada+ n’elu ugwu nke dị n’ebe ndịda nke Bet-horọn Ndịda.+
24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.