1 Ihe E Mere 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ihe nketa ha na ebe ndị ha bi bụ Betel+ na obodo nta ya niile na Neeran+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa Giza+ na obodo nta ya ndị dị n’ebe ọdịda anyanwụ, nakwa Shikem+ na obodo nta ya niile ruo Geza na obodo nta ya niile;
28 Ihe nketa ha na ebe ndị ha bi bụ Betel+ na obodo nta ya niile na Neeran+ nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa Giza+ na obodo nta ya ndị dị n’ebe ọdịda anyanwụ, nakwa Shikem+ na obodo nta ya niile ruo Geza na obodo nta ya niile;